Ndị Ikpe 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe ha rutewere Jibọs, ebe ọ bụ na ụbọchị agamiwo,+ onye ahụ na-eje ozi gwara nna ya ukwu, sị: “Bịa ka anyị banye n’obodo a, bụ́ obodo ndị Jibọs,+ nọrọ ka chi bọọ.”
11 Mgbe ha rutewere Jibọs, ebe ọ bụ na ụbọchị agamiwo,+ onye ahụ na-eje ozi gwara nna ya ukwu, sị: “Bịa ka anyị banye n’obodo a, bụ́ obodo ndị Jibọs,+ nọrọ ka chi bọọ.”