Ndị Ikpe 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nzukọ ahụ dum wee zipụ ozi gwa ụmụ Benjamin nọ na nkume dị elu nke Rimọn+ ka e mee udo.