Rut 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ikpeazụ, Neomi gwara ndị nwunye ụmụ ya abụọ, sị: “Lawanụ, laghachinụ, onye nke ọ bụla n’ụlọ nne ya. Ka Jehova gosi unu obiọma,*+ dị nnọọ ka unu gosiri ya ndị ikom ahụ nwụrụ anwụ nakwa mụ onwe m.+ Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:8 Ṅomie, p. 36-37 Ụlọ Nche,7/1/2012, p. 253/1/2005, p. 26-27
8 N’ikpeazụ, Neomi gwara ndị nwunye ụmụ ya abụọ, sị: “Lawanụ, laghachinụ, onye nke ọ bụla n’ụlọ nne ya. Ka Jehova gosi unu obiọma,*+ dị nnọọ ka unu gosiri ya ndị ikom ahụ nwụrụ anwụ nakwa mụ onwe m.+