Rut 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee buru ya banye n’obodo, nne di ya wee hụ ihe ọ tụtụkọtara. O wee wepụta nri ahụ o rifọrọ+ mgbe o rijuchara afọ wee nye ya. Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:18 Ṅomie, p. 43 Ụlọ Nche,10/1/2012, p. 20
18 O wee buru ya banye n’obodo, nne di ya wee hụ ihe ọ tụtụkọtara. O wee wepụta nri ahụ o rifọrọ+ mgbe o rijuchara afọ wee nye ya.