-
Rut 3:4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 Ọ ga-erukwa na, mgbe o dinaara ala, ị ga-ahụwa ebe o dina ama; gaa kpughee ákwà o ji kpuchie ụkwụ ya, dinarakwa ala; ya onwe ya kwa ga-agwa gị ihe ị ga-eme.”
-