Rut 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Boaz wee sị: “Ụbọchị ị zụrụ Neomi ala ahụ, ọ bụkwa Rut nwaanyị Moab, bụ́ nwunye nwoke ahụ nwụrụ anwụ, ka ị ga-azụ ya ka i mee ka aha nwoke ahụ nwụrụ anwụ dịgide n’ihe nketa ya.”+
5 Boaz wee sị: “Ụbọchị ị zụrụ Neomi ala ahụ, ọ bụkwa Rut nwaanyị Moab, bụ́ nwunye nwoke ahụ nwụrụ anwụ, ka ị ga-azụ ya ka i mee ka aha nwoke ahụ nwụrụ anwụ dịgide n’ihe nketa ya.”+