1 Samuel 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ndị na-alụso Jehova ọgụ ka a ga-emenye ụjọ;+Ọ ga-esi n’eluigwe baara ha mba.+Jehova ga-ekpe ebe niile ụwa sọtụrụ ikpe,+Ka o wee mee ka eze ya dị ike,+Ka o wee bulie mpi nke onye o tere mmanụ.”+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:10 Ṅomie, p. 57 Ụlọ Nche,7/1/2010, p. 173/15/2005, p. 21
10 Ma ndị na-alụso Jehova ọgụ ka a ga-emenye ụjọ;+Ọ ga-esi n’eluigwe baara ha mba.+Jehova ga-ekpe ebe niile ụwa sọtụrụ ikpe,+Ka o wee mee ka eze ya dị ike,+Ka o wee bulie mpi nke onye o tere mmanụ.”+