1 Samuel 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Elkena wee laa n’ụlọ ya nke dị na Rema; ma nwa okoro ahụ ghọrọ onye ozi+ Jehova n’ihu Ilaị onye nchụàjà.
11 Elkena wee laa n’ụlọ ya nke dị na Rema; ma nwa okoro ahụ ghọrọ onye ozi+ Jehova n’ihu Ilaị onye nchụàjà.