1 Samuel 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova wee gwa Samuel, sị: “Lee! O nwere ihe m ga-eme+ n’Izrel, nke onye ọ bụla nụrụ ya, ntị ya abụọ ga-azụ wuruwuru.+
11 Jehova wee gwa Samuel, sị: “Lee! O nwere ihe m ga-eme+ n’Izrel, nke onye ọ bụla nụrụ ya, ntị ya abụọ ga-azụ wuruwuru.+