1 Samuel 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụkwa ya mere m ji ṅụọ iyi megide ụlọ Ilaị na àjà ma ọ bụ onyinye agaghị egbochi ntaramahụhụ a ga-enye maka njehie ụlọ Ilaị ruo mgbe a na-akaghị aka.”+
14 Ọ bụkwa ya mere m ji ṅụọ iyi megide ụlọ Ilaị na àjà ma ọ bụ onyinye agaghị egbochi ntaramahụhụ a ga-enye maka njehie ụlọ Ilaị ruo mgbe a na-akaghị aka.”+