1 Samuel 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụrụ na o nwee ike ịlụso m ọgụ ma gbuo m, anyị ga-aghọ ndị na-ejere unu ozi. Ma ọ bụrụ na ọ kaghị m ike m wee gbuo ya, unu ga-aghọ ndị na-ejere anyị ozi, unu ga na-ejekwara anyị ozi.”+
9 Ọ bụrụ na o nwee ike ịlụso m ọgụ ma gbuo m, anyị ga-aghọ ndị na-ejere unu ozi. Ma ọ bụrụ na ọ kaghị m ike m wee gbuo ya, unu ga-aghọ ndị na-ejere anyị ozi, unu ga na-ejekwara anyị ozi.”+