1 Samuel 17:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ka ya na ha nọ na-ekwu okwu, lee, dike ahụ, nke aha ya bụ Golayat,+ onye Filistia nke si Gat,+ si n’ebe ndị agha ndị Filistia nọ na-agbagote, o wee malite ikwu ihe ndị ahụ o kwuru na mbụ,+ Devid wee nụpere ya.
23 Ka ya na ha nọ na-ekwu okwu, lee, dike ahụ, nke aha ya bụ Golayat,+ onye Filistia nke si Gat,+ si n’ebe ndị agha ndị Filistia nọ na-agbagote, o wee malite ikwu ihe ndị ahụ o kwuru na mbụ,+ Devid wee nụpere ya.