1 Samuel 17:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 O wee si n’akụkụ ya tụgharịa chee onye ọzọ ihu ma kwuo otu ihe ahụ o kwuru na mbụ,+ ha zakwara ya otu ihe ahụ ha zara ya na mbụ.+
30 O wee si n’akụkụ ya tụgharịa chee onye ọzọ ihu ma kwuo otu ihe ahụ o kwuru na mbụ,+ ha zakwara ya otu ihe ahụ ha zara ya na mbụ.+