1 Samuel 17:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Ndị Izrel na ndị Juda wee bilie tiwe mkpu ma chụrụ+ ndị Filistia ruo na ndagwurugwu,+ ruo n’ọnụ ụzọ ámá Ekrọn,+ ndị Filistia e merụrụ ahụ́ nke ukwuu wee na-ada n’ụzọ malite na Shearem+ ruo Gat na Ekrọn.
52 Ndị Izrel na ndị Juda wee bilie tiwe mkpu ma chụrụ+ ndị Filistia ruo na ndagwurugwu,+ ruo n’ọnụ ụzọ ámá Ekrọn,+ ndị Filistia e merụrụ ahụ́ nke ukwuu wee na-ada n’ụzọ malite na Shearem+ ruo Gat na Ekrọn.