1 Samuel 17:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 N’ihi ya, ngwa ngwa Devid si n’igbu onye Filistia ahụ lọta, Abna kpọtara ya n’ihu Sọl, o bukwa isi+ onye Filistia ahụ n’aka.
57 N’ihi ya, ngwa ngwa Devid si n’igbu onye Filistia ahụ lọta, Abna kpọtara ya n’ihu Sọl, o bukwa isi+ onye Filistia ahụ n’aka.