1 Samuel 25:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee ruo na mgbe ọ nọ n’elu ịnyịnya ibu+ na-agbada ugwu na nzuzo, lee, Devid na ndị ikom ya na-agbadata izute ya. O wee zute ha.
20 O wee ruo na mgbe ọ nọ n’elu ịnyịnya ibu+ na-agbada ugwu na nzuzo, lee, Devid na ndị ikom ya na-agbadata izute ya. O wee zute ha.