-
1 Samuel 27:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 Devid wee sị Ekish: “Ọ bụrụ na ihe m dị gị mma, ka ha nye m otu ebe n’otu n’ime obodo dị n’ime ime, ka m biri n’ebe ahụ; n’ihi na olee otú ohu gị ga-esi binyere gị n’obodo eze?”
-