1 Samuel 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, Ekish kwetara ihe Devid kwuru,+ wee sị n’obi ya: “N’ezie, ọ ghọwo ihe na-esi ísì n’etiti ndị ya Izrel;+ ọ ga-abụkwa onye na-ejere m ozi ruo mgbe a na-akaghị aka.”
12 N’ihi ya, Ekish kwetara ihe Devid kwuru,+ wee sị n’obi ya: “N’ezie, ọ ghọwo ihe na-esi ísì n’etiti ndị ya Izrel;+ ọ ga-abụkwa onye na-ejere m ozi ruo mgbe a na-akaghị aka.”