1 Samuel 30:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee hụ otu nwoke onye Ijipt+ n’ọhịa. Ha wee kpọgara ya Devid ma nye ya achịcha ka o rie, nyekwa ya mmiri ka ọ ṅụọ.
11 Ha wee hụ otu nwoke onye Ijipt+ n’ọhịa. Ha wee kpọgara ya Devid ma nye ya achịcha ka o rie, nyekwa ya mmiri ka ọ ṅụọ.