1 Samuel 30:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Devid wee gbuwe ha malite n’isi ụtụtụ ruo n’anyasị, ka o wee bibie ha; ọ dịghịkwa nwoke ọ bụla n’ime ha gbapụrụ,+ ma e wezụga narị ụmụ okorobịa anọ ndị nọkwasịrị n’ịnyịnya kamel gbaa ọsọ.
17 Devid wee gbuwe ha malite n’isi ụtụtụ ruo n’anyasị, ka o wee bibie ha; ọ dịghịkwa nwoke ọ bụla n’ime ha gbapụrụ,+ ma e wezụga narị ụmụ okorobịa anọ ndị nọkwasịrị n’ịnyịnya kamel gbaa ọsọ.