1 Samuel 30:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Devid wee kpụrụ ìgwè ewu na atụrụ na ìgwè ehi niile, bụ́ ndị ha chị na-aga n’ihu anụ ụlọ ndị ọzọ. Ha wee sị: “Ndị a bụ ihe Devid kwatara.”+
20 Devid wee kpụrụ ìgwè ewu na atụrụ na ìgwè ehi niile, bụ́ ndị ha chị na-aga n’ihu anụ ụlọ ndị ọzọ. Ha wee sị: “Ndị a bụ ihe Devid kwatara.”+