2 Samuel 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee ruo na ka agha ahụ nke dị n’etiti ụlọ Sọl na ụlọ Devid nọ na-aga n’ihu, Abna+ nọ na-eme ka ọnọdụ ya sie ike n’ụlọ Sọl.
6 O wee ruo na ka agha ahụ nke dị n’etiti ụlọ Sọl na ụlọ Devid nọ na-aga n’ihu, Abna+ nọ na-eme ka ọnọdụ ya sie ike n’ụlọ Sọl.