8 Abna wee wee iwe nke ukwuu+ n’ihi ihe ahụ Ish-boshet kwuru, o wee sị: “M̀ bụ isi nkịta+ nke Juda? Taa, m na-egosi ụlọ Sọl nna gị obiọma, tinyere ụmụnne ya na ndị enyi ya, ekweghịkwa m ka aka Devid kpara gị; ma, ị chọrọ ka m zaa ajụjụ taa maka njehie metụtara nwaanyị.