2 Samuel 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Abna wee kwuo okwu ná ntị ụmụ Benjamin,+ e mesịa, Abna gakwara na Hibrọn kwuo ná ntị Devid ihe niile dị mma n’anya Izrel nakwa n’anya ụlọ Benjamin dum.
19 Abna wee kwuo okwu ná ntị ụmụ Benjamin,+ e mesịa, Abna gakwara na Hibrọn kwuo ná ntị Devid ihe niile dị mma n’anya Izrel nakwa n’anya ụlọ Benjamin dum.