2 Samuel 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ụmụ Rimọn onye Bierọt, bụ́ Rikab na Beana, wee gawa n’ụlọ Ish-boshet+ ma rute n’ebe ahụ n’ihe dị ka n’etiti ehihie, ka ọ nọ na-ehi ụra ehihie.
5 Ụmụ Rimọn onye Bierọt, bụ́ Rikab na Beana, wee gawa n’ụlọ Ish-boshet+ ma rute n’ebe ahụ n’ihe dị ka n’etiti ehihie, ka ọ nọ na-ehi ụra ehihie.