2 Samuel 12:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị okenye ụlọ ya wee bilie guzoro n’akụkụ ya ka ha kulite ya, ma o kweghị, o soghịkwa ha rie nri.+
17 Ndị okenye ụlọ ya wee bilie guzoro n’akụkụ ya ka ha kulite ya, ma o kweghị, o soghịkwa ha rie nri.+