2 Samuel 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Eze wee jụọ ya, sị: “Ọ̀ bụ gịnị na-eme gị?” Nwaanyị ahụ wee sị: “N’ezie, abụ m nwaanyị isi mkpe,+ ebe ọ bụ na di m anwụwo.
5 Eze wee jụọ ya, sị: “Ọ̀ bụ gịnị na-eme gị?” Nwaanyị ahụ wee sị: “N’ezie, abụ m nwaanyị isi mkpe,+ ebe ọ bụ na di m anwụwo.