2 Samuel 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ohu gị nwaanyị nwere ụmụ nwoke abụọ, ha abụọ wee malite ịlụ ọgụ n’ọhịa+ n’enweghị onye nnapụta+ ga-egbo ha. N’ikpeazụ, otu wee gbuo ibe ya.
6 Ohu gị nwaanyị nwere ụmụ nwoke abụọ, ha abụọ wee malite ịlụ ọgụ n’ọhịa+ n’enweghị onye nnapụta+ ga-egbo ha. N’ikpeazụ, otu wee gbuo ibe ya.