2 Samuel 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nwaanyị Tekoa ahụ wee sị eze: “Onyenwe m eze, ka njehie ahụ dịrị n’isi m nakwa n’isi ụlọ nna m,+ ma ka aka eze na ocheeze ya dịrị ọcha.”
9 Nwaanyị Tekoa ahụ wee sị eze: “Onyenwe m eze, ka njehie ahụ dịrị n’isi m nakwa n’isi ụlọ nna m,+ ma ka aka eze na ocheeze ya dịrị ọcha.”