-
2 Samuel 14:15Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
15 Ugbu a m batara ịgwa onyenwe m eze okwu a, ọ bụ n’ihi na ndị mmadụ menyere m ụjọ. Ọ bụ ya mere ohu gị nwaanyị ji sị, ‘Biko, ka m gwa eze okwu. Ma eleghị anya, eze ga-eme ihe banyere ihe ohu ya nwaanyị kwuru.
-