2 Samuel 14:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Eze wee zaa nwaanyị ahụ, sị: “Biko, ezorola m ihe ọ bụla n’ihe m ga-ajụ gị.”+ Nwaanyị ahụ wee sị: “Biko, onyenwe m eze, jụwa.”
18 Eze wee zaa nwaanyị ahụ, sị: “Biko, ezorola m ihe ọ bụla n’ihe m ga-ajụ gị.”+ Nwaanyị ahụ wee sị: “Biko, onyenwe m eze, jụwa.”