2 Samuel 14:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe ọ kpụrụ isi ya—ọ na-abụkwa ná ngwụcha afọ ọ bụla ka ọ na-akpụ ya; ebe ọ na-adị arọ+ n’isi ya, ọ na-akpụ ya—ọ tụrụ ntutu isi ya atụ̀, ya adịrị narị shekel abụọ ma e jiri nkume ihe ọ̀tụ̀tụ̀ eze tụọ ya.
26 Mgbe ọ kpụrụ isi ya—ọ na-abụkwa ná ngwụcha afọ ọ bụla ka ọ na-akpụ ya; ebe ọ na-adị arọ+ n’isi ya, ọ na-akpụ ya—ọ tụrụ ntutu isi ya atụ̀, ya adịrị narị shekel abụọ ma e jiri nkume ihe ọ̀tụ̀tụ̀ eze tụọ ya.