2 Samuel 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Eze wee sị Amesa:+ “Kpọkọtara m ndị Juda n’ime ụbọchị atọ, gị onwe gị kwa guzo n’ebe a.”