1 Ndị Eze 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E jikwa osisi sida kụchie ya+ n’elu ogidi ntụhie bụ́ ndị dị n’elu ogidi iri anọ na ise ahụ. Iri na ise dị n’otu ahịrị.
3 E jikwa osisi sida kụchie ya+ n’elu ogidi ntụhie bụ́ ndị dị n’elu ogidi iri anọ na ise ahụ. Iri na ise dị n’otu ahịrị.