1 Ndị Eze 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wuru Ihe Owuwu Ụzọ Mbata nke Ocheeze+ ebe ọ ga-anọ na-ekpe ikpe, bụ́ ihe owuwu ụzọ mbata nke ikpe;+ ha jikwa osisi sida kụchie ya malite n’ala ya ruo ná ntụhie ya.+
7 O wuru Ihe Owuwu Ụzọ Mbata nke Ocheeze+ ebe ọ ga-anọ na-ekpe ikpe, bụ́ ihe owuwu ụzọ mbata nke ikpe;+ ha jikwa osisi sida kụchie ya malite n’ala ya ruo ná ntụhie ya.+