1 Ndị Eze 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee mee ahịrị abụọ nke mkpụrụ pọmigranet gburugburu n’elu otu n’ime ihe ndị ahụ a kpara akpa iji kpuchie ihe ndị ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ndị ahụ; otú ahụkwa ka o mere ihe nke ọzọ ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ahụ.+
18 O wee mee ahịrị abụọ nke mkpụrụ pọmigranet gburugburu n’elu otu n’ime ihe ndị ahụ a kpara akpa iji kpuchie ihe ndị ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ndị ahụ; otú ahụkwa ka o mere ihe nke ọzọ ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ahụ.+