1 Ndị Eze 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihe ndị ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ihe owuwu ụzọ mbata ahụ yiri okooko lili,+ ọ dịkwa kubit anọ.
19 Ihe ndị ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ihe owuwu ụzọ mbata ahụ yiri okooko lili,+ ọ dịkwa kubit anọ.