1 Ndị Eze 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 A kpụkwasịrị ihe ndị ahụ n’elu ogidi abụọ ahụ, ha dịkwa nso n’akụkụ ebe nupụtatụrụ enupụta, nke dị n’akụkụ ihe ahụ a kpara akpa; e nwekwara narị mkpụrụ pọmigranet+ abụọ n’ahịrị abụọ gbaa gburugburu ihe mkpukwasị nke ọ bụla.
20 A kpụkwasịrị ihe ndị ahụ n’elu ogidi abụọ ahụ, ha dịkwa nso n’akụkụ ebe nupụtatụrụ enupụta, nke dị n’akụkụ ihe ahụ a kpara akpa; e nwekwara narị mkpụrụ pọmigranet+ abụọ n’ahịrị abụọ gbaa gburugburu ihe mkpukwasị nke ọ bụla.