1 Ndị Eze 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee guzobe ogidi+ nke ihe owuwu ụzọ mbata+ nke ụlọ nsọ ahụ. O guzobere ogidi nke aka nri wee gụọ ya Jekin, guzobekwa ogidi nke aka ekpe wee gụọ ya Boaz.
21 O wee guzobe ogidi+ nke ihe owuwu ụzọ mbata+ nke ụlọ nsọ ahụ. O guzobere ogidi nke aka nri wee gụọ ya Jekin, guzobekwa ogidi nke aka ekpe wee gụọ ya Boaz.