24 E nwere ihe ịchọ mma+ ndị yiri afụfa ọhịa+ n’okpuru ebe ọnụ ya gbaa gburugburu, bụ́ ndị gbara ya okirikiri, iri dị n’otu kubit, gbaa oké osimiri ahụ gburugburu,+ e nwekwara ahịrị abụọ nke ihe ịchọ mma ndị yiri afụfa ọhịa a wụkọtara ha na oké osimiri ahụ.