29 N’akụkụ ha ndị dị n’agbata ígwè ndị e ji jikọta ha, e nwere ọdụm,+ oké ehi+ na cherọb,+ ọ dịkwa otú ahụ n’elu ígwè ndị ahụ e ji jikọta ha. N’elu nakwa n’okpuru ọdụm na oké ehi ndị ahụ, e nwere ihe a kpara akpa+ nke dị okirikiri, nke e konyere ekonye.