1 Ndị Eze 7:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 O wee dọsa ihe ise e ji ebu ihe n’akụkụ aka nri nke ụlọ ahụ, dọsakwa ise n’akụkụ aka ekpe nke ụlọ ahụ;+ ọ dọsakwara oké osimiri ahụ n’akụkụ aka nri nke ụlọ ahụ n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ebe ndịda ya.+
39 O wee dọsa ihe ise e ji ebu ihe n’akụkụ aka nri nke ụlọ ahụ, dọsakwa ise n’akụkụ aka ekpe nke ụlọ ahụ;+ ọ dọsakwara oké osimiri ahụ n’akụkụ aka nri nke ụlọ ahụ n’ebe ọwụwa anyanwụ, n’ebe ndịda ya.+