1 Ndị Eze 7:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Sọlọmọn wee rụọ arịa niile metụtara ụlọ Jehova, ebe ịchụàjà+ e ji ọlaedo mee na tebụl+ nke achịcha a na-eche n’ihu Chineke na-adị n’elu ya, bụ́ nke e ji ọlaedo mee,
48 Sọlọmọn wee rụọ arịa niile metụtara ụlọ Jehova, ebe ịchụàjà+ e ji ọlaedo mee na tebụl+ nke achịcha a na-eche n’ihu Chineke na-adị n’elu ya, bụ́ nke e ji ọlaedo mee,