1 Ndị Eze 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo na mgbe ndị nchụàjà si n’ebe nsọ ahụ pụta, ígwé ojii+ jupụtara n’ụlọ Jehova.