1 Ndị Eze 8:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 ekpere+ ọ bụla onye ọ bụla ma ọ bụ ndị gị niile bụ́ Izrel+ ga-ekpe ma ọ bụ arịrịọ ọ bụla ha ga-arịọ ka i meere ha amara,+ n’ihi na onye ọ bụla n’ime ha maara ihe na-egbu ya mgbu n’obi,+ ha ewee gbasapụ ọbụ aka ha chee n’ebe ụlọ a dị,+
38 ekpere+ ọ bụla onye ọ bụla ma ọ bụ ndị gị niile bụ́ Izrel+ ga-ekpe ma ọ bụ arịrịọ ọ bụla ha ga-arịọ ka i meere ha amara,+ n’ihi na onye ọ bụla n’ime ha maara ihe na-egbu ya mgbu n’obi,+ ha ewee gbasapụ ọbụ aka ha chee n’ebe ụlọ a dị,+