1 Ndị Eze 8:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 ka anya gị wee ghere oghe n’arịrịọ ohu gị na-arịọ ka e meere ya amara nakwa n’arịrịọ ndị gị bụ́ Izrel na-arịọ ka e meere ha amara,+ site n’ige ha ntị n’ihe niile mere ha ji na-akpọku gị.+
52 ka anya gị wee ghere oghe n’arịrịọ ohu gị na-arịọ ka e meere ya amara nakwa n’arịrịọ ndị gị bụ́ Izrel na-arịọ ka e meere ha amara,+ site n’ige ha ntị n’ihe niile mere ha ji na-akpọku gị.+