1 Ndị Eze 8:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 ka o wee mee ka obi anyị dịrị+ n’ebe ọ nọ ije ije n’ụzọ ya niile+ na idebe ihe ndị o nyere n’iwu+ na ụkpụrụ+ ya na mkpebi ikpe ya,+ bụ́ ndị o nyere nna nna anyị hà n’iwu.
58 ka o wee mee ka obi anyị dịrị+ n’ebe ọ nọ ije ije n’ụzọ ya niile+ na idebe ihe ndị o nyere n’iwu+ na ụkpụrụ+ ya na mkpebi ikpe ya,+ bụ́ ndị o nyere nna nna anyị hà n’iwu.