1 Ndị Eze 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka Obedaya nọ na-aga n’ụzọ, lee, Ịlaịja bịara izute ya.+ Ọ matara onye ọ bụ ozugbo. O wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ wee sị: “Ọ̀ bụ gị bụ onye a, onyenwe m+ Ịlaịja?”
7 Ka Obedaya nọ na-aga n’ụzọ, lee, Ịlaịja bịara izute ya.+ Ọ matara onye ọ bụ ozugbo. O wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala+ wee sị: “Ọ̀ bụ gị bụ onye a, onyenwe m+ Ịlaịja?”