1 Ndị Eze 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị dị ndụ,+ ọ dịbeghị mba ma ọ bụ alaeze ebe onyenwe m na-ezigabeghị ozi ka a chọọ gị. Mgbe ha sịrị, ‘Ọ nọghị ebe a,’ ọ na-eme ka alaeze ahụ na mba ahụ ṅụọ iyi na ha ahụghị gị.+
10 Dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị dị ndụ,+ ọ dịbeghị mba ma ọ bụ alaeze ebe onyenwe m na-ezigabeghị ozi ka a chọọ gị. Mgbe ha sịrị, ‘Ọ nọghị ebe a,’ ọ na-eme ka alaeze ahụ na mba ahụ ṅụọ iyi na ha ahụghị gị.+