1 Ndị Eze 18:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 O wee sị onye na-ejere ya ozi: “Biko, gbagoo. Lee anya ná mpaghara oké osimiri.” Ya mere, ọ gbagooro lee anya wee sị: “Ọ dịghị ihe m hụrụ ma ọlị.” O wee sị, “Gbagoo ọzọ,” ruo ugboro asaa.+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:43 Ṅomie, p. 94-95 Ụlọ Nche,4/1/2008, p. 18-19
43 O wee sị onye na-ejere ya ozi: “Biko, gbagoo. Lee anya ná mpaghara oké osimiri.” Ya mere, ọ gbagooro lee anya wee sị: “Ọ dịghị ihe m hụrụ ma ọlị.” O wee sị, “Gbagoo ọzọ,” ruo ugboro asaa.+